GOD IS GOD OF gods

GOD IS GOD OF gods lyrics
God is the God of gods
What a Wonderful Saviour
He Makes a Way in Impossible Places
God is the God of gods
What a Wonderful Saviour
GOD IS GOD OF gods lyrics
God is the God of gods
What a Wonderful Saviour
He Makes a Way in Impossible Places
God is the God of gods
What a Wonderful Saviour
CHINEKE ANYỊ DỊ MMA lyrics
Chineke anyị dị mma
Chineke anyị dị mma
Ị zuru ka emee
Ị bụ Ọ gbajie ígwè Kpoo Ya nkụ Eh
Chineke anyị dị mma
Chineke anyị dị mma
Ị zuru ka emee
All Songs of Shepherd in 40 days
This mp3 file consist of all the Songs of Rev. Chris Christian (Shepherd of Mankind) in the Gethsemane 2024 Program (40 Days of Fasting and Prayers). Listen and be Blessed.
BỊA NU KA ANYỊ KPERE CHUKWU (LYRICS)
Bịa nu ka anyị kpere Chukwu
Onye puru ime Ihe niile
Aka Na-agwọ Ọrịa niile
Bịa nu ka anyị kpere Chukwu
THE MOST HIGH IS A HEALER (lyrics)
How Merciful is the Lord
Most Gracious is the Holy One
With Healing Balm
He Heals every Sicknesses
And Will Not Allow Disease to Remain in His Presence
JEHOVA BỤ EBE MGBABA (lyrics)
Mgbe ebili mmiri niile nke ụwa
na-atụgharị
ona-atụgharị
Jehova bụ ebe mgbaba
Jehova bụ ebe mgbaba
na-atụgharị
ona-atụgharị
Jehova bụ ebe mgbaba
JEHOVA BU ONYE NA-AZUM (lyrics)
Jehova Bụ Onye Na-azụm
Jehova Bụ Onye Na-azụm
Dị ka Atụrụ
Ọ dịghị ihe Kọrọ m Ukọ
JEHOVAH BỤ ỌKỤ NA-ERERE (lyrics)
Jehova Bụ Ọkụ
Ọ bụ Ọkụ Na-erere
Jehova Bụ Ọkụ
Ọ bụ Ọkụ Na-erere
JEHOVAH BU ONYE ISI AGHA (LYRICS)
Jehovah
Onye Isi Agha Ka ibu
Jehovah
Adịghị Emerigi Na Agha
KA-ANYỊ TOCHUKWU (lyrics)
Ka-anyị tochukwu
N’ihi na ọrụ ọnarụrụ anyị dị mma
Ka-anyị tochukwu
Chukwu anyị dị mma