Fast Downloads On All Orders

BỊA LEENU IHE DI NMA KA CHINEKE NĒME

BỊA LEENU IHE DI NMA KA CHINEKE NĒME
BỊA LEENU IHE DI NMA KA CHINEKE NĒME
63 Downloads

BỊA LEENU IHE DI NMA KA CHINEKE NĒME (lyrics)

Bịa leenu, Ihe di nma ka Chineke nēme
Bịa leenu, O mere nwanyi aga odi ime
Bịa leenu, Ihe di nma ka Chineke nēme
Bịa leenu, O mere onye-isi K’ohu uzo
Bịa leenu, Ihe di ukwu ka Chineke nēme
Bịa leenu, O mere ogbenye oburu ogaranya

IBU ONYE ISI AGHA MIRIRI AGHA

IBU ONYE ISI AGHA MIRIRI AGHA
IBU ONYE ISI AGHA MIRIRI AGHA
43 Downloads

IBU ONYE ISI AGHA MIRIRI AGHA (lyrics)
Ibu Onye isi agha meriri agha
Ibu Onye isi agha meriri agha
Nara ekele, Ọ gbajie ígwè kpoo ya nku
Onye isi agha meriri agha
Agha dị n’ihu
Mana Ibu Onye isi agha meriri agha
Ogba aka eje Ogu
Okwerem nkwa ime ya
Onye isi agha meriri agha
Aka n’ebu agha, Isi iyi nke ndụ
Onye isi agha meriri agha

Back to Top
Product has been added to your cart