M GADABERE N’OKE NKUME

M GADABERE N’OKE NKUME
M GADABERE N’OKE NKUME
24 Downloads


M GADABERE N’OKE NKUME lyrics
M ga-adabere n’oke Nkume
M ga-adabere na okwute uwatuwa
M ga-adabere n’oke Nkume
M ga-adabere na okwute uwatuwa
O kwere nkwa mee ya
O kwere nkwa mee ya